Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mgbe Jehova họpụtara Mozis na Erọn ịgwa Fero okwu n’aha ndị ya, Ọ gwara Mozis, sị: “Emewo m ka ị ghọọrọ Fero chi: Erọn, bụ́ nwanne gị, ga-abụkwa onye amụma gị.” (Ọpụpụ 7:1, ọ bụ anyị dere okwu ụfọdụ n’aka akwụkwọ dị iche.) Erọn jere ozi dị ka onye amụma, ọ bụghị n’echiche nke ibu amụma banyere ihe ga-eme n’ọdịnihu, kama site n’ịghọ ọnụ na-ekwuru Mozis.