Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d A chọrọ n’aka ndị Juu ịkwụ drakma abụọ (ihe dị ka ego a na-akwụ maka ọrụ ụbọchị abụọ) dị ka ụtụ isi ụlọ nsọ kwa afọ. A na-eji ego ụtụ isi ahụ akwụ ụgwọ maka idozi ụlọ nsọ ahụ, maka ozi a na-eje n’ebe ahụ, nakwa maka àjà a na-achụ kwa ụbọchị n’isi mba ahụ.