Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe atụ Jizọs dị n’ụdị dị iche iche, gụnyere ihe atụ nkịtị, ihe ntụnyere, ihe yiri ihe, na ihe bụ́ ihe. A maara ya nke ọma maka iji ilu na-eme ihe, bụ́ nke a kọwaworo dị ka “akụkọ dị mkpirikpi a na-echepụtakarị echepụta bụ́ nke e si na ya amụta eziokwu nke omume ma ọ bụ nke ime mmụọ.”