Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Jeremaịa 38:19 na-ekpughe na ọtụtụ ndị Juu ‘dakwuuru’ ndị Kaldea, e gbughịkwa ha kama a dọọrọ ha n’agha. A gwaghị anyị ma ọ bụ ihe Jeremaịa kwuru mere ha ji chịlie aka elu. Otú o sina dị, na e gbughị ha gosiri na ihe onye amụma ahụ kwuru mezuru.