Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka o kwesịrị ịdị, onye ọhụrụ nwere mmasị nke na-amụ broshuọ Na-achọ ga-agafe n’akwụkwọ bụ́ Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi, ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ha abụọ. Aro ndị a tụrụ ebe a ga-enye aka iwepụ ihe ndị na-egbochi mmadụ inwe ọganihu ime mmụọ.