Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ka ọ na-ekwu banyere ngwaa Grik a sụgharịrị ịbụ “nọgidenụ na-amụ anya,” onye na-ede akwụkwọ ọkọwa okwu bụ́ W. E. Vine na-akọwa na ọ pụtara n’ụzọ nkịtị, ‘ịchụ ụra,’ ma “na-egosi, ọ bụghị ịmụ anya nkịtị, kama ịmụ anya nke ndị nwere ihe ha bu n’uche.”