Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’otu afọ na-adịbeghị anya, ọgbakọ Ndịàmà Jehova adịghị ejechi ozi anya n’ihe karịrị pasent 8 nke ókèala ndị dị na Mexico. Nke a pụtara na e nwere ihe karịrị mmadụ 8,200,000 bi n’ógbè ndị dịpụrụ adịpụ bụ́ ndị a na-adịghị arụchi ọrụ nkwusa anya na ha.