Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ọnọdụ ndị dị oké njọ, a pụrụ inwe ezi ihe mere di na nwunye pụrụ iji kewaa. (1 Ndị Kọrint 7:10, 11; lee Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ, peeji nke 160-161, nke Ndịàmà Jehova bipụtara.) Ọzọkwa, Bible na-enye ohere maka ịgba alụkwaghịm n’ihi ịkwa iko (mmekọahụ rụrụ arụ).—Matiu 19:9.