Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Olulu mmiri ụfọdụ dị n’Izrel miri nnọọ emi. Na Gibiọn, ndị ọkà mmụta ihe ochie achọpụtawo nnukwute olulu mmiri nke dị mita 25 n’omimi. O nwere steepụ e ji arịba na ya iji sere mmiri.