Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụfọdụ Bible ndị katụ ochie, dị ka King James Version, ji ihe a maara dị ka okwu otuto nye Chineke mechie Ekpere Onyenwe Anyị: “N’ihi na alaeze bụ nke gị, ike na ebube ruo mgbe ebighị ebi. Amen.” Akwụkwọ bụ́ The Jerome Biblical Commentary na-ekwu, sị: “Okwu otuto ahụ . . . adịghị [n’ihe odide] ndị a kasị tụkwasị obi.”