Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ ezie na ha maara na ọchịchị ụmụ mmadụ na-emekarị ka anụ ọhịa, ezi Ndị Kraịst na-edo onwe ha n’okpuru “ikike ndị ka elu” nke ọchịchị, dị ka Bible kwuru ka e mee. (Ndị Rom 13:1) Otú ọ dị, mgbe ndị ọchịchị dị otú ahụ nyere iwu ka ha mee ihe megidere iwu Chineke, ha ‘na-erubere Chineke isi dị ka onye na-achị achị karịa mmadụ.’—Ọrụ 5:29.