Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A kọwawo ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị ka ihe omume ndị e jikọtara ha na ịchị mba ma ọ bụ ógbè, karịsịa arụmụka ma ọ bụ esemokwu dị n’etiti ndị mmadụ n’otu n’otu ma ọ bụ òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị nọ n’ọkwá ọchịchị ma ọ bụ ndị na-achọ ịbanye n’ọchịchị.