Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’otu oge, Pọl na Ndị Kraịst anọ ọzọ gara n’ụlọ nsọ iji mee onwe ha ka ha dị ọcha dị ka omenala si dị. Iwu ahụ adịghịzi irè, ma Pọl mere ihe kwekọrọ na ndụmọdụ ndị okenye nọ na Jeruselem. (Ọrụ 21:23-25) Otú ọ dị, ụfọdụ Ndị Kraịst pụrụ iche na ha agaghị aga n’ụlọ nsọ ahụ ma ọ bụ kere òkè n’ihe omume ahụ. Akọ na uche dịrịta iche mgbe ahụ, ha dịrịtakwa iche taa.