Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Encyclopædia Judaica depụtara ụkpụrụ nduzi ndị “dị ọtụtụ ma kapịa ụmụ irighiri ihe ọnụ” banyere “ịkwadebe” anụ. O kwuru minit ole a ga-abanye anụ ná mmiri, otú a ga-esi agbasa ya n’elu bọọdụ ka ọ kọọ, ụdị nnu a ga-ete ya, na ugboro ole a ga-eji mmiri oyi saa ya.