Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Isi ihe ndị mejupụtara ọgwụ ụfọdụ a na-agbanye n’ahụ́ na-abụwanye mmiri ọgwụ ndị a na-esighị n’ọbara nweta. Ma n’ọnọdụ ụfọdụ, a pụrụ itinye ọ̀tụ̀tụ̀ dị nta nke ihe e si n’ọbara nweta, dị ka albumin na ha.—Lee “Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ” n’Ụlọ Nche nke October 1, 1994.