Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Lee “Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ” n’Ụlọ Nche nke June 15, 1978 (Bekee), na nke October 1, 1994. Ụlọ ọrụ ndị na-emepụta ọgwụ emepụtawo ọgwụ ndị a na-esighị n’ọbara nweta bụ́kwa ndị a pụrụ ikwu ka e jiri mee ihe n’ọnọdụ ụmụ irighiri ihe ndị e si n’ọbara nweta bụ́ ndị e jiworo mee ihe n’oge gara aga.