Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Amaokwu ndị ọzọ nke Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst na-egosikwa na Jizọs bụ Onye Chineke E Tere Mmanụ nke e kwuru banyere ya n’abụ ọma nke abụọ. Nke a na-apụta ìhè site n’iji Abụ Ọma 2:7 tụnyere Ọrụ 13:32, 33 na Ndị Hibru 1:5; 5:5. Leekwa Abụ Ọma 2:9 na Mkpughe 2:27.