Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nke ọ bụla n’ime okwu ngọzi itoolu ndị a, dị ka a na-akpọkarị ha, ji okwu Grik bụ́ ma·kaʹri·oi malite. Kama iji okwu bụ́ “ngọzi” mee ihe dị ka nsụgharị ụfọdụ mere, nsụgharị New World Translation na nsụgharị ndị ọzọ, dị ka The Jerusalem Bible na Today’s English Version, ji okwu ka zie ezie bụ́ “obi ụtọ” mee ihe.