Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na Grik mbụ, okwu ahụ a sụgharịrị ịbụ “ihe ụfụ nke nhụjuanya” pụtara n’ụzọ nkịtị “ihe ụfụ nke ịmụ nwa.” (Matiu 24:8, Kingdom Interlinear) Nke a na-enye echiche na dị ka ihe ụfụ nke ịmụ nwa, nsogbu ụwa ga na-amụba n’ugboro ole ọ na-eme, n’isi ike ya na n’ogologo oge ọ na-adịru, ma bịa ná njedebe ya n’oké mkpagbu ahụ.