Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a “Ọrụ ebube” a na-ekwu banyere ya n’isiokwu a, bụ dị ka otu akwụkwọ ọkọwa okwu Bible si kwuo: “Ihe ndị na-eme n’ụwa a na-ahụ anya, bụ́ ndị karịrị ike nile a ma ama nke ụmụ mmadụ ma ọ bụ ihe ndị e kere eke, n’ihi ya kwa, e were ya na ha sitere n’ike karịrị nke mmadụ.”