Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na e tinye ma ọ bụ wepụ otu mkpụrụ okwu n’ihe odide Hibru ahụ, ọ pụrụ ikwu na “o [tinyere] ha n’ebe a na-eji mma nkwọ arụ ọrụ” ma ọ bụ na “ọ (kpọwara) ha iberibe iberibe.” Ụdị ihe e ji akpụ brik e kwuru okwu ya n’akụkụ Akwụkwọ Nsọ ahụ ga-adị nnọọ warara nke na mmadụ apụghị isi na ya gafee.