Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ bụ́ The Jewish Encyclopedia nke 1910 na-ekwu banyere mkpụrụ obi, sị: “Nkwenkwe bụ́ na mkpụrụ obi na-adịgide ndụ mgbe ahụ́ nwụsịrị bụ akọmakọ nke ndị nkà mmụta ma ọ bụ ndị ọkà mmụta okpukpe, ọ dabereghị n’okwukwe bụ́ isi, n’ihi ya kwa, ọ dịghị ebe a kụziri ya n’ụzọ doro anya n’ime Akwụkwọ Nsọ.”