Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iji nwetakwuo ihe ọmụma banyere ide ihe ndị e kwekọrịtara na ha tupu a banye n’azụmahịa ede, lee Ụlọ Nche nke August 1, 1997, peeji nke 30-31; August 15, 1987, peeji nke 25-26; na Teta! August 8, 1984, peeji nke 14-17, ndị Ndịàmà Jehova bipụtara.