Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E wezụga amaokwu anọ n’ime otu narị na amaokwu iri asaa na isii e nwere n’Abụ Ọma nke 119, ndị ọzọ nile kwuru banyere ihe Jehova nyere n’iwu, ikpe ezi omume ya, iwu ya, ihe ịrịba ama ya, ụkpụrụ ya, ihe àmà ya, okwu ọnụ ya, ụzọ ya, ma ọ bụ okwu ya.