Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ịda mbà n’obi nke bụ́ ọrịa abụghị nkụda mmụọ nkịtị, kama nke ahụ, ọ bụ ọrịa nke na-eme ka mmadụ nọrọ n’oké mwute mgbe nile. Ị chọọ ịgụkwu maka ya, lee Ụlọ Nche nke October 15, 1988, peeji nke 25-29; nke November 15, 1988, peeji nke 21-24; na nke September 1, 1996, peeji nke 30-31.