Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a Ọ bụ ezie na ọtụtụ nsụgharị Bible kpọrọ okwu Hibru ahụ bụ́ ‘eʹrets “ala” kama ịkpọ ya “ụwa,” ọ dịghị ihe mere a ga-eji kwuo na nanị ihe okwu ahụ bụ́ ‘eʹrets dị n’Abụ Ọma 37:11, 29 pụtara bụ ala e nyere mba Izrel. Akwụkwọ bụ́ Old Testament Word Studies nke William Wilson dere, kọwara ‘eʹrets dị ka “ụwa, ma ebe e bi ebi ma ebe a na-ebighị ebi; ọ bụrụ na e tinye ya okwu ụfọdụ, ọ na-apụta akụkụ ụfọdụ nke ala ma ọ bụ mba.” N’ihi ya, ihe mbụ okwu Hibru ahụ pụtara bụ mbara ala anyị, ma ọ bụ ụwa, elu ala.—Lee Ụlọ Nche (Bekee), January 1, 1986, peeji nke 31.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya