Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E bipụtara Bible a nwere ọtụtụ asụsụ n’afọ 1517. O nwere ihe odide Bible na Hibru, Grik, nakwa na Latin na akụkụ Bible ụfọdụ n’Aramaic. Lee isiokwu bụ́ “Complutensian Polyglot—Ngwá Ọrụ Nsụgharị Mere Ihe Akụkọ,” nke dị n’Ụlọ Nche nke April 15, 2004, peeji nke 28-31.