Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ka ọ na-erule n’afọ 1835, a sụgharịwo Bible n’asụsụ Malagasy nke ndị Madagascar, sụgharịakwa ya n’asụsụ Amhar nke ndị Etiopia ka ọ na-erule n’afọ 1840. Ọ dịlarị anya a malitere ide asụsụ ndị ahụ ede tupu a sụgharịa Bible na ha.