Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mbara ala anọ ndị dịbatara n’ime n’usoro mbara igwe anyị bụ—Mercury, Venus, Ụwa, na Mars—ha nile nwechara okwute n’ime ha. Nnukwu mbara ala ndị dịpụrụ adịpụ bụ—Jupiter, Saturn, Uranus, na Neptune—ọ bụ gas kasị dịrị na ha.