Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụmụ nwoke abụọ nyere nnọọ aka mee ka ndị mmadụ mụta asụsụ ndị mbụ e ji dee Bible. N’afọ 1506, Reuchlin bipụtara ụtọ asụsụ Hibru, bụ́ nke mere ka a mụwakwuo Akwụkwọ Nsọ Hibru n’ụzọ sara mbara. Na 1516, Erasmus bipụtara akwụkwọ bụ́ isi e ji mee ihe n’ihe odide nke Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst.