Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’oge ndịozi, bụ́ mgbe ndị Gris na ndị Rom na-achị, a dịghị ekwe ka ụmụ nwanyị nwee ihe karịrị otu di n’otu oge. N’ihi ya, o yighị ka ọ bụ nke a ka Pọl degaara Timoti akwụkwọ banyere ya, o yighịkwa ka ọ nọ na-abara ndị na-akpa àgwà dị otú ahụ mba.