Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Iji matakwuo otú e kwesịrị isi nyere ndị na-eru újú n’ihi ọnwụ nwa ha aka, lee isiokwu bụ́ “Olee Otú Ndị Ọzọ Pụrụ Isi Nye Aka?” na peeji nke 20-24 nke broshuọ Ndịàmà Jehova bipụtara aha ya bụ́ Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ.