Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị Gris ejighị ịgụ akwụkwọ dị elu egwu egwu. Plutarch, bụ́ onye ya na Timoti biri ndụ n’otu oge, dere, sị: “Ịgụ akwụkwọ nke ọma na-eme ka mmadụ nweta ihe nile dị mma . . . Ọ bụ ya na-eme ka mmadụ na-akpa ezi àgwà ma nwee obi ụtọ. . . . Ihe ndị ọzọ mmadụ na-eme ná ndụ abachaghị uru, anyị ekwesịghịkwa iji ha kpọrọ oké ihe.”—Moralia, I, “The Education of Children (Ịzụ Ụmụaka n’Akwụkwọ).”