Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E kewara ebe ọwụwa anyanwụ nke agwaetiti ahụ ụzọ abụọ n’oge ahụ—Papua, bụ́ nke dị n’ebe ndịda, na New Guinea, bụ́ nke dị n’ebe ugwu. Taa, a na-akpọ ebe ọdịda anyanwụ nke agwaetiti a Papua, o so n’Indonesia, ma a na-akpọ ebe ọwụwa anyanwụ ya, Papua New Guinea.