Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị ọkà mmụta nile ekwekọrịtachaghị na ọnwa ndị dị na Kalenda Giza kwekọrọ n’otú e si agụ ọnwa na Bible. Ọzọkwa, e nwere ike ịkụ ihe ubi ụfọdụ n’oge dịgasị iche n’akụkụ dị iche iche nke Ala Nkwa ahụ.