Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu Grik e si na ya sụgharịta okwu ahụ bụ́ ‘inwe uche’ bụ phroʹni·mos. Akwụkwọ bụ́ Word Studies in the New Testament, nke M. R. Vincent dere, kwuru na okwu a na-ezokarị aka n’iji amamihe na akọ eme ihe.