Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Otu n’ime akwụkwọ ndị ahụ e nwetara n’obodo Nuzi, dị n’Iraq, na-agụ, sị: “Kelim-ninu abụrụla nwunye Shennima. . . . Ọ bụrụ na Kelim-ninu amụtaghị [ụmụ], Kelim-ninu ga-achọta nwanyị [ohu nwanyị] si n’obodo Lullu ka ọ bụrụ nwunye Shennima.”