Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ị chọọ ịmatakwu ihe ndị na-egosi na e deghị amụma ndị dị na Baịbụl mgbe ha mecharala eme, gụọ akwụkwọ bụ́ Is There a Creator Who Cares About You?, peeji nke otu narị na isii ruo nke otu narị na iri na otu. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.