Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ahịhịa ndụ na-ejupụta n’Ugwu Kamel, n’ihi na ikuku nke si n’oké osimiri na-eme ka mmiri na igirigi na-ede mkpọda ugwu ahụ mgbe niile. Ebe ọ bụ na ha na-ekwu na ọ bụ Bel na-eme ka mmiri zoo, o yiri ka ugwu a ọ̀ bụ ebe dị mkpa maka ofufe Bel. Ebe ọ bụ na Ugwu Kamel akpọọla nkụ, ọ bụ ebe mara mma ịnọ gosi na ofufe Bel enweghị isi.