Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ọ dị mkpa ịmata na Ịlaịja gwara ha, sị: ‘Unu agaghị etinye anụ ahụ unu ga-eji chụọ àjà ọkụ.’ Ụfọdụ ndị ọkà mmụta kwuru na mgbe ụfọdụ ndị ahụ na-ekpere arụsị na-achụ àjà n’ebe ịchụàjà nke a rụnyere oghere zoro ezo n’okpuru ya. N’ihi ya, ọ bụrụ na ha tinye ya ọkụ ya eyie ka ọ bụghị mmadụ tinyere ya.