Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A pụrụ ịghọta ihe pa·rou·siʹa pụtara site n’ọdịiche e nwere n’ihe banyere “ọnụnọ” Pọl onyeozi na mgbe ọ “na-anọghị ya” bụ́ ndị e kwuru okwu ha ná 2 Ndị Kọrịnt 10:10, 11 na ná Ndị Filipaị 2:12. Ị chọọ ịgụkwu banyere isiokwu a, gaa n’akwụkwọ bụ́ Insight on the Scriptures, Mpịakọta nke 2, peeji nke 676-679.