Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ozugbo odeakwụkwọ ọgbakọ matara na nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị nọ n’ọgbakọ ha akwagala n’ebe a na-elekọta ndị agadi bụ́ nke na-anọghị n’ógbè ha, ọ ga-akacha mma ka o mee ka ndị okenye nọ n’ebe ahụ mara ozugbo, nke a na-egosi na a hụrụ ha n’anya.