Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Lee ọdịiche dị n’amaokwu ndị ahụ na ihe e kwuru banyere njem mbụ ọ gara. Amaokwu ahụ sịrị: “Meri biliri . . . ma” gaa leta Elizabet. (Luk 1:39) Ebe ọ na-alụbeghị di n’oge ahụ, naanị nkwa ka Josef kwere na ọ ga-alụ ya, ọ gawara njem ahụ n’agwaghị Josef. Mgbe ha lụrụ, ọ bụ Josef kpebiri na ha ga-aga njem ahụ, ọ bụghị Meri.