Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Obibi ndị ọzụzụ atụrụ ahụ bi n’ọhịa na-azụ atụrụ ha kwekọrọ n’ihe ngụkọ oge Baịbụl na-egosi, ya bụ, na a mụghị Kraịst n’ọnwa December, bụ́ mgbe a na-edebe atụrụ nso n’ụlọ, kama ọ ga-abụ ná mbido ọnwa October.