Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ebe ọzọ a kọrọ otú Chineke si eduzi ọrụ nkwusa a n’onwe ya bụ n’Ọrụ 16:6-10. N’ebe ahụ e kwuru na ‘mmụọ nsọ machibidoro Pọl na ndị ha na ya so iwu’ ikwusa ozi ọma n’Eshia na Bitinia. Kama ịgawa ebe ahụ, a gwara ha gaa Masedonia, bụ́ ebe ọtụtụ ndị dị umeala n’obi gere ha ntị.