Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Dị ka otu ọkà mmụta Baịbụl si kwuo, okwu ahụ a sụgharịrị ịbụ, “naanị otu ugboro” kọwara otu ihe dị mkpa Baịbụl na-akụzi nke “na-egosi nnọọ otú ọnwụ Kraịst si bụrụ ihe gbapụrụ iche, ihe pụrụ nnọọ iche, ma ọ bụ ihe na-enweghị nke yiri ya.”