Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c N’agbanyeghị na ndị Juu nke narị afọ mbụ O.A. chere na ebe ha si n’agbụrụ Ebreham, na ha ga-abụ ndị Chineke họọrọ ịbụ ndị ya, ha nọkwa na-atụ anya otu onye ga-abịa nke ga-abụ Mesaya ahụ ma ọ bụ Kraịst.—Jọn 1:25; 7:41, 42; 8:39-41.