Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A na-eji otu n’ime nnụnụ ahụ achụ àjà mmehie. (Levitikọs 12:6, 8) Ebe ọ bụ na Meri wetara nnụnụ ndị ahụ ka e jiri ha chụọrọ ya àjà, ọ pụtara na ọ maara na ya ketara ihe niile mmehie mmadụ mbụ bụ́ Adam kpatara, otú mmadụ niile ọzọ na-ezughị okè ketakwara.—Ndị Rom 5:12.