Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ihe a na-akpọ okwu Hibru bụ́ “azụ̀” n’asụsụ Grik bụ “nnukwu anụ mmiri,” ma ọ bụ “azụ̀ buru ibu.” Ọ bụ eziokwu na e nweghị otú a ga-esi amata ụdị anụ mmiri loro Jona, a chọpụtara na n’Oké Osimiri Mediterenian, e nwere azụ̀ shark ndị buru oké ibu nke na ha nwere ike ilo mmadụ. E nwekwara azụ̀ shark ndị ka ndị ahụ ukwuu n’ebe ndị ọzọ. Azụ̀ shark bụ́ whale nwere ike iru mita iri na ise n’ogologo, ma ọ bụ karị.