Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E ji okwu a akọwa omenala ịgọ ọfọ n’ahịhịa pụrụ iche ma ọ bụ n’ihe oriri. A na-enyezi nwata nwaanyị akwụkwọ ahụ ma ọ bụ ihe oriri ahụ. A sịrị na ihe ahụ e nyere nwata nwaanyị ahụ na-eme ka o nwee mmasị n’ebe nwoke nọ. Omenala a na itinyere nwata nwaanyị ọgwụ ná nri mgbe ọ na-amaghị ma dinaa ya n’ike abụghị otu. Aka nwata nwaanyị e dinara mgbe ọ na-amaghị onwe ya dị ọcha.